Mepụta Mkpesa Gị

0 / 10 (0%) 0%

Ebe a ka ị ga-emepụtara foto na vidio gị koodu nzuzo, ma nyefee ha n'ebe nchekwa data anyị; hụ na foto na vidio gị na-emezu ụkpụrụ ndị a tupu i malite:

Ihe Ndị Dị Mkpa Ka I Wee Ruo Eru

  • Mmadụ ahụ pụtara na foto ndị ahụ bụ gị
  • Foto ahụ (ndị ahụ) na-egosi gị mgbe ị gba ọtọ, ma ọ bụ mgbe i yi akwa na-ekpuchighị ebe niile (dịka ọmụmaatụ, mgbe e ji uwe ime kpuchie akụkụ ahụ gị zoro ezo ma ọ bụ ara gị) ma ọ bụ na-egosi omume nmekọahụ
  • I gbara ihe karịrị afọ 18 na foto ndị ahụ

Ihe Anyị Na-anabata

  • Foto gba ọtọ, nke yi akwa na-ekpuchighị ebe niile ma ọ bụ nke na-egosi omume nmekọahụ nke ị na-enyeghị ikike ka e kesaa n'ịntanetị
  • Foto gba ọtọ, nke yi akwa na-ekpuchighị ebe niile ma ọ bụ nke na-egosi omume nmekọahụ bụ nke a rụpụtara arụpụta, nke adịgboroja, ma ọ bụ nke e ji kọmputa mepụta

Ihe Anyị NA-AGAGHỊ Anabata

  • Foto ndị nke azụmahịa ma ọ bụ nke ndị ọkachamara
  • Ezigbo foto ahụ e jiri rụpụta foto ịgba ọtọ nke a rụpụtara arụpụta, nke adịgboroja, ma ọ bụ nke e ji kọmputa mepụta
  • Foto nlele
  • Foto nseta ihuenyo nke mkparịta ụka e dère ede
  • Ndemsentị olu

Mepụta Mkpesa Gị

1 / 10 (10%) 10%

Mepụta Mkpesa Gị

Ewela iwe mana anyị agaghị enyere gị aka na mkpesa gị a. Ọ bụrụ na irubeghị afọ 18 n'ọdịnaya ahụ, biko kpọtụrụ ndị National Center for Missing and Exploited Children ma ọ bụ Internet Watch Foundation maka enyemaka.

Ọ bụrụ na ịnọghị n'UK, gaa na peeji a iji chọta akụrụngwa maka obodo ị nọ na ya.

Mepụta Mkpesa Gị

2 / 10 (20%) 20%

Mepụta Mkpesa Gị

Daalụ maka mmasị gị na ngwa ọrụ a.

I tozughị dabere n'ozi ndị ị nyere anyị.

Ọ bụrụ na ị maara onye ahụ no na foto/vidiyo gasị, tụlee ịgwa ha ka ha jiri ọrụ enyemaka a kpọmkwem.

Ọ bụrụ na ekesaala foto/vidiyo gasị ha n'ịntanetị, ụzọ a ga-esi nweta enyemak ọsịsọ bụ ikpesa kpọmkwem na sistemụ. Ịmụta ka esi edenye mkpesa na sistemụ dị iche iche, gaa na ntụziaka ime mkpesa anyị na n'ebe a.

Maka ozi ndị ọzọ lee FAQ maọbụ Akụrụngwa ọrụ na Nkwado.

Mepụta Mkpesa Gị

5 / 10 (50%) 50%

Mepụta Mkpesa Gị

6 / 10 (60%) 60%

Mepụta Mkpesa Gị

6 / 10 (60%) 60%

Ọ bụrụ na ekesaala foto/vidiyo gasị gị n’ịntanetị, ụzọ a ga-esi nweta enyemaka ọsịsọ nwere ike ịbụ ikpesa kpọmkwem na sistemụ ahụ. Ịmụta ka esi edenye mkpesa na sistemụ dị iche iche, gaa na usoro ndenye mkpesa anyị na ebe a.

Mepụta Mkpesa Gị

7 / 10 (70%) 70%
Foto/vidiyo gasị ahapụla ngwaọrụ gị

Họrọ foto/vidiyo gasị na njiarụ gị nke ị chọrọ ịchekwa. Cheta, foto/vidiyo gasị anaghị apụ na njiarụ gị, aga eseta ha n’onyonyo ka a ka e nwee ike emepụta "hash" pụrụ iche, ma ọ bụ akara mkpisiaka dijitalụ. Ozugbo emepụtara ya a ga-ekerịta "hash" na ụlọ ọrụ ndị sonyere. Biko gbaa mbọ hụ na ị na-ahọrọ foto/vidiyo ndị ziri ezi n'oba foto gị ma lelee aha faịlụ ahụ n’okpuru iji hụ na ị na a hashị foto/vidiyo gasị ziri ezi.

Maximum file size 500MB
Họrọ Faịlụ

Ị nwere ike họrọ ruo 20 foto/vidiyo kwa mkpesa obula.

0%

Mgbịrịgba

I nwere ike ibugo 20 foto/vidiyo kwa arịrịọ ọ bụla. Biko nyefee ọtụtụ mkpesa, ma ọ bụrụ na achọrọ.

Mgbịrịgba

Agaghị anabata foto dị otu maọbụ karịa maka na-akwadoghị ya, ogo ịdị mma ya dị oke ala, maọbụ ha gbara abụọ

Isochi mkpesa gị

8 / 10 (80%) 80%

Biko mepụta okwumbanye iji lelee ọnọdụ mkpesa gị. Enweghị ike ịmegharị okwumbanye gị ma ọ bụrụ na ofunahụ gị ma ọ bụ echefuo ya, a naghị ekerịta ya na StopNCII.org ma ọ bụ ụlọ ọrụ ndị sonyere. Okwumbanye gị ga-adịrịrị ogologo opekata mpe mkpụrụedemede 10.

A ga-enye gị nọmba mkpesa ozugbo ị mechara mepụta mkpesa gị. Echefula nọmba mkpesa gị ma ọ bụ okwumbanye gị, ị gaghị enwe ike ịchọ mkpesa gị n’'ụzọ ọzọ ọbụla.

Anyị nwere ike izitere gị nọmba mkpesa gị n'imelụ ma ị chọ. Iji chekwa Ihe nzuzo gị, anyị agaghị edobe adreesị imelụ gị na sava anyị maọbụ kesa ya onye ọbụla (gụnyere ụlọ ọrụ ndị ọzọ sonyere anyị).

Nyochaa Mkpesa Gị

9 / 10 (90%) 90%

Biko nyochagharị mkpesa gị tupu i nyefee ya. Biko dee maọbụ kọpịa okwumbanye gị.

A bụ m onye ahụ nọ na foto/vidiyo ahụ gasị m họrọ

A karịrị m afọ 18 mgbe esere foto/vidiyo ahụ gasị

Ọ bụrụ na i tinye adreesị imelụ, a ga-ezitere gị nọmba mkpesa gị site n'imelụ. Ọ bụrụ na ị chọghị ịnye imelụ gị, biko dịrị njikere ide maọbụ kọpịa nọmba mkpesa gị nke ga-apụta na ihuenyo ọzọ. Biko detukwa okwumbanye gị.

Ọ bụrụ na ihe niile dị mma, ma ị kwenyere nhazi na ịkekọrịta hash gị gasị, pịa "Nyefee".

Mkpesa emepụtara gara nke ọma